Search engine for discovering works of Art, research articles, and books related to Art and Culture
ShareThis
Javascript must be enabled to continue!

Nsogbu Nwaanyi Ajadu N'ala Igbo

View through CrossRef
Ọnwụ bụ ihe a na-ahụta dịka ihe oke mwute n'omenala Igbo. Nchọcha a ga-agbado ụkwụ na nsogbu nke a na-enye nwaanyịna mpaghara ụfọdụ n'ala Igbo ngwa ngwa di ya lara mmụọ. Ụmụ nwaanyị ndị a na-agabiga ọtụtụ mmekpa ahụ n'ụzọ dị iche iche. Oge nwoke nwụrụ, nwunye ya na-eru ụjụ ọnwụ di ya. Ọ na-atụ anya na ndị mmadụ karịsịa ndị ikwu na ibe ya ga-enwe ọmịiko, agbamume, nkwụdo,ịhụnanya, mkpachapụ anya na nkwado nye ya. Ma ọtụtụ oge, ọ naghị enweta nke a. Mbunuche nchọcha a bụ ka ewepụta ụzọ dị iche iche e si enye nwaanyị ajadu mmekpa ahụ ndị a ma nwee ụzọ mgbapụ nye ajọ mmeso nke a na-emeso ụmụ nwaanyị ajadu ndị a. Nchocha a bu nchocha ndizimma. Atụtụ a ga-agbaso mee nchọcha a bụ atụtụ mmekọrịta ọha nke Seidman (2010) wepụtara. A na-atụ anya na site na nchọcha a, a ga-enwe nchegharị echiche nye mmegide a dị iche iche. Site na nke a, a ga-enwe ezi ikpe nkwụmọtọ na oké nhatanha nye nwaanyị ajadu ọbụla n'ala Igbo. Nchọcha a ga-eme ka e nwee ezi nleta anya nye nwaanyị ajadu ọbụla n'ala Igbo bụ nke a ga-eme ka ọ gbasa n'ala Igbo niile nakwa mba ụwa dum. Site n'ụzọ dị otu a, a ga-enwe ezi ihe mgbanwe banyere ọnọdụ a.
Title: Nsogbu Nwaanyi Ajadu N'ala Igbo
Description:
Ọnwụ bụ ihe a na-ahụta dịka ihe oke mwute n'omenala Igbo.
Nchọcha a ga-agbado ụkwụ na nsogbu nke a na-enye nwaanyịna mpaghara ụfọdụ n'ala Igbo ngwa ngwa di ya lara mmụọ.
Ụmụ nwaanyị ndị a na-agabiga ọtụtụ mmekpa ahụ n'ụzọ dị iche iche.
Oge nwoke nwụrụ, nwunye ya na-eru ụjụ ọnwụ di ya.
Ọ na-atụ anya na ndị mmadụ karịsịa ndị ikwu na ibe ya ga-enwe ọmịiko, agbamume, nkwụdo,ịhụnanya, mkpachapụ anya na nkwado nye ya.
Ma ọtụtụ oge, ọ naghị enweta nke a.
Mbunuche nchọcha a bụ ka ewepụta ụzọ dị iche iche e si enye nwaanyị ajadu mmekpa ahụ ndị a ma nwee ụzọ mgbapụ nye ajọ mmeso nke a na-emeso ụmụ nwaanyị ajadu ndị a.
Nchocha a bu nchocha ndizimma.
Atụtụ a ga-agbaso mee nchọcha a bụ atụtụ mmekọrịta ọha nke Seidman (2010) wepụtara.
A na-atụ anya na site na nchọcha a, a ga-enwe nchegharị echiche nye mmegide a dị iche iche.
Site na nke a, a ga-enwe ezi ikpe nkwụmọtọ na oké nhatanha nye nwaanyị ajadu ọbụla n'ala Igbo.
Nchọcha a ga-eme ka e nwee ezi nleta anya nye nwaanyị ajadu ọbụla n'ala Igbo bụ nke a ga-eme ka ọ gbasa n'ala Igbo niile nakwa mba ụwa dum.
Site n'ụzọ dị otu a, a ga-enwe ezi ihe mgbanwe banyere ọnọdụ a.

Related Results

A enzima delta-aminolevullnato desidratase
A enzima delta-aminolevullnato desidratase
Delta-aminolevulinic acid dehydratase (ALA-D, EC 4.2.1.24) is a sulfhydryl-containing enzyme that asymetrically condenses two molecules of delta-aminolevulinic acid (ALA), catalyzi...
Igbo Slang Expressions in Literature: Exploring a New Igbo Literature
Igbo Slang Expressions in Literature: Exploring a New Igbo Literature
Over the years, slang expressions generally have been looked at as language of the never-do-good in the society, especially among the youths inspired by constant abuse of hard drug...
Limits of Language in Nigeria: The Hatred on Igbo Language
Limits of Language in Nigeria: The Hatred on Igbo Language
Limits of Language in Nigeria: Hatred based on Igbo Language, attempts to delve deeply into different sociolinguistic issues faced by the Igbo language within Nigerian context. In ...
IGBO CULTURE AND THE DEVELOPMENT OF MODERN MANAGEMENT THEORY
IGBO CULTURE AND THE DEVELOPMENT OF MODERN MANAGEMENT THEORY
The impression that Africans had no roots or contributions to modern-day management practices has persisted for a while. However, the Igbo people in Nigeria had their own managemen...
Ìgbò Language and Culture Yesterday, Today and Tomorrow
Ìgbò Language and Culture Yesterday, Today and Tomorrow
In this paper, we are going to discuss the status of Ìgbò Language and Culture in the past (i.e. yesterday), presently, (i.e. today) and apparently predict the future (i.e. tomorro...
Igbo-Ukwu
Igbo-Ukwu
Abstract The focus of this discussion is on the lingering questions about the origin, character, importance, and dating of the Igbo-Ukwu findings; what they revea...
Cross-Cultural Adaptation and Validation of The Geriatric Depression Scale Into Igbo Language: A Validation Study
Cross-Cultural Adaptation and Validation of The Geriatric Depression Scale Into Igbo Language: A Validation Study
Abstract Background: Late-life experiences such as protracted and indisposing medical disorders can negatively impact older adults’ psychological and mental health, making ...

Back to Top